Men Don Show Face-Phyno

Men Don Show Face

歌手:Phyno

时间:2024-10-04

    使用手机浏览器「扫一扫」

    在手机上保存,获得更好体验

标签
猜你喜欢的歌曲
歌词

Anyi jebe ifunu odogwu anyi akpulu efi

Anyi jebe ifunu odogwu anyi akpulu efi

Anyi jebe ifunu odogwu anyi akpulu

Efi

Anyi jebe ifunu odogwu anyi akpulu efi

Anyi jebe ifunu odogwu anyi akpulu efi

Anyi jebe ifunu odogwu anyi akpulu

Efi

Men don show face ..

Jikerekwe jikerekwe ogini na eme

Men don show face

Jikerekwe jikerekwe ogini na afio

Watch ya ya..

Ikwerego ikwerego na nwoke na ebe

Watch ya..

No be mouth no be cho cho cho

Ezege onye nme nme

Odogwu adi Ada ujo

Ife nyi 100 karat

Swag na apu oku

Enwem ya 100 percent

Fa cholu ikpo my cassete

Chief priest ball too much news ya eje gba na net

Tipper anyi ji bulu efi .. me show ka tata dika echi

Anyi na aku nwanne chi ga eji

Jst deselu boys ife anyi ga Eli

Akpa nji bulu ego . Spray cash ko miili na ezo

Come chop Ifem na esi na ekpo

Onye ji igu ka ewu na eso

Men don show face ..

Jikerekwe jikerekwe ogini na eme

Men don show face

Jikerekwe jikerekwe ogini na afio

Watch ya ya..

Ikwerego ikwerego na nwoke na ebe

Watch ya..

No be mouth no be cho cho cho

Anyi jebe ifunu odogwu anyi akpulu efi

Anyi jebe ifunu odogwu anyi akpulu efi

Anyi jebe ifunu odogwu anyi akpulu

Efi

Anyi jebe ifunu odogwu anyi akpulu efi

Anyi jebe ifunu odogwu anyi akpulu efi

Anyi jebe ifunu odogwu anyi akpulu

Efi

Ijele umu africa

Inakwa aputa aputa

Onye eze onye olewa

Nwoke bu Akpuru achiba

Account gbala abuba

Obulo onu adim a fuwa ..

say na guys donye iru na efe aka everybody a Chiba

Agbanyelugi film oya eko gi eko ka special effect

Ur babe cholu e finnese .. ngosia na mbu akpa sense

Asim gi awuna ngwo .. anwuna nwgo na nkwu na mbia ..

Boys ndi ogiriga wa na nwa

Send rain oku na agba

Tipper anyi ji bulu efi .. me show ka tata dika echi

Anyi na aku nwanne chi ga eji

Jst deselu boys ife anyi ga Eli

Akpa nji bulu ego . Spray cash ko miili na ezo

Come chop Ifem na esi na ekpo

Onye ji igu ka ewu na eso

Anyi jebe ifunu odogwu anyi akpulu efi

Anyi jebe ifunu odogwu anyi akpulu efi

Anyi jebe ifunu odogwu anyi akpulu

Efi

Anyi jebe ifunu odogwu anyi akpulu efi

Anyi jebe ifunu odogwu anyi akpulu efi

Anyi jebe ifunu odogwu anyi akpulu

Efi

Men don show face

展开显示全部歌词