Egedege(feat. Theresa Onuorah, Flavour & Phyno)-Larry Gaaga

Egedege(feat. Theresa Onuorah, Flavour & Phyno)

歌手:Larry Gaaga

时间:2021-10-22

    使用手机浏览器「扫一扫」

    在手机上保存,获得更好体验

标签
猜你喜欢的歌曲
歌词

Egedege(feat. Theresa Onuorah, Flavour & Phyno) - Larry Gaaga/Theresa Onuorah/Flavour/Phyno

Mastaa

Larry Gaga

Ijele eluwego

Óbú mú na ònye ga agba egwú e

Óbúdú mú na onye ga agba egwú

Óbú mú n'onye ga agba egwu mú n'ijele mú n'elu e

Theresa Onuorah n'ómú n'ekwu

Onyeóma nji eje mbà n'Ijele mú n'elu

Ọnụ eji mara mbà n'ómú n'agú nwannem

Óbú mú n'ebuni egwu mú n'onye ga agba egwú e

Dorima eh

Ín'eme guy Achorom Ima aiyo

Ochongonoko Achorom Ima aiyo

Igbagoro gbada Achorom Ima aiyo

Ichowa ima ije na nke emma aiyo

Ijele ndi igbo anyi apútago egwu aiyo

Ezege ndi igbo anyi apútago egwu aiyo

Theresa ónúora n'akporibe egwu aiyo

Larry Gaga ihewe ejewe eme

Ína eme Ife mé mú invite makie sure na úmúasa ya abia

And I ensure tablum

Desa bottle menú nga ala

Īhangia menú malú na akp'aza aya nza

Ósó na pounds ama nga just malú n'alert ama mba

Nwa hapú Ife ha kóli

Búyem egu Kam doli

Óbia n'ógbó mtólú yi

N'amacha Maka mcholi yi

Just maka na I wan jolli

Osim you not the one for me

Okwa izalómú mgbe mpkoli

Je gwanúm Ife mmeli yi ebe

Ijele eluwego

Óbú mú na ònye ga agba egwú e

Óbúdú mú na onye ga agba egwú

Óbú mú n'onye ga agba egwu mú n'ijele mú n'elu e

Theresa Onuorah n'ómú n'ekwu

Onyeóma nji eje mbà n'Ijele mú n'elu

Ọnụ eji mara mbà n'ómú n'agú nwannem

Óbú mú n'ebuni egwu mú n'onye ga agba egwú e

Dorima eh

Aiye yeyeyeyeyeye

N'etelum egwu n'etelum egwu

N'agbalúm egwu n'agbalúm egwu

Biawalume biawalume Gbashiashiwe

Ashimú n'etelum egwu n'etelum egwu

N'agbalúm egwu n'agbalúm egwu

Chishialume

Yeyeye

Shashiwe

Imakwa n'ihe nkena akaliam aka e

Ejebe ejebe anaba anaba ebuluya jewe

Imakwa na nwa nkena emeluom alú e

Ocha k'omaka nke gi amaka ima n'imaka

Abúó ató anó ise isi asaasa

From Monday ruo to Sunday anyi n'eli Ife k'ó bazaar

Show the money by the bag the bag

Mti olum ónó na bar bar

Akpchigom voice mú akpochigo Kam enwezili catarrh

Nwa hapù Ife akóli yi koli yi

Búyem egu Kam doli doli yi

Óbia n'ógbó mtótú yi

N'amacha Maka mcholi yi

Just maka na I wan jolli

Osim you are not the one for me

Okwa izalómú mgbe mpkoli yi

Je gwanúm ife mmeliyi ebe

Ijele eluwego

Óbú mú na onye ga agba egwu e

Óbúdú mú na onye ga agba egwú

Óbú mú n'onye ga agba egwu mú n'ijele mú n'elu e

Theresa Onuorah n'ómú n'ekwu

Onyeóma nji eje mbà n'Ijele mú n'elu

Ọnụ eji mara mbà n'ómú n'agú nwannem

Óbú mú n'ebuni egwu mú n'onye ga agba egwú e

Larry Gaga gị k'egwu n'akpó

Onyeóma nji eje mba n'ijele mú n'elu e

Ijele ndi igbo k'egwu n'akpó o

Flavour nwanne mú n'ijele mú n'elu e

Anyi g'anwúzili egwu ónú ego n'asi nwannemú

N'ijele eluwego óbú mú n'onye ga agba egwu e

Igbo nzulu ezu k'egwu n'akpó o

Ndióma mji abulumba n'ijele mú n'elu e

Okeke ndi igbo k'egwu n'akpó o

Phyno bianú e mú n'onye g'agba egwu e

Dorima eh

In thonsa

Ife onye we ko jia fe aka

Ife di mma adi mma

Larry Gaga

Theresa Onuorah na'gwu agú egedege

Flavor na Phyno

Gaga music

Máná ndí be anyí sí na

Onye óbuná na lu onyé karílí anyá

Ná émé gíní

Oná ékílí e kílí

Ife etúrú agó abú úsá

Ekene múnú

Afámú bu Pete Edochie

Aná akpóró mu Ebubedike

展开显示全部歌词