
时间:2025-10-05
在手机上保存,获得更好体验
Ifugonu, ife etinyere Chukwu n’ọba aka.
Ekpere anyi kpere, Chukwu ga-aza aza.
Otego nwoke bidoro bibenu ichụ ada
Mana, a gam apasa n’ugbọ na-aga-aga
Ị ma na men agbanasịgo n’uzo ije
Ụfọdu gachaa kweta na ọ na-eme.
Biko, Chukwu Abiama onye ọma na ị na-eme mma
A gam abunu ezigbo Onye ama-ama.
Asim Ifugonu, ife etinyere Chukwu n’ọba aka.
Ekpere anyi kpere, Chukwu ga-aza aza.
Otego nwoke bidoro bibenu ichụ ada o
Mana, a gam apasa n’ugbọ na-aga-aga.
Ị ma na men agbanasịgo n’uzọ ije
Ụfọdu gachaa kweta na ọ na-eme.
Biko, Chukwu Abiama onye ọma na ị na-eme mma oh
A gam abụnu ezigbo Onye ama-ama