Ife Etinyere Chukwu Noba Aka (Reggae)-Abundant Praise

Ife Etinyere Chukwu Noba Aka (Reggae)

时间:2025-10-05

    使用手机浏览器「扫一扫」

    在手机上保存,获得更好体验

标签
歌词

Ifugonu, ife etinyere Chukwu n’ọba aka.

Ekpere anyi kpere, Chukwu ga-aza aza.

Otego nwoke bidoro bibenu ichụ ada

Mana, a gam apasa n’ugbọ na-aga-aga

Ị ma na men agbanasịgo n’uzo ije

Ụfọdu gachaa kweta na ọ na-eme.

Biko, Chukwu Abiama onye ọma na ị na-eme mma o

A gam abunu ezigbo Onye ama-ama.

Ifugonuuuu… ife etinyere Chukwu n’ọba aka

Ifu-gonu, Ifu-gonu, oooh

Ekpere anyi kpere, Chukwu ga-aza aza

Yes, He go answer, He Go answer eh-eh

Otego nwoke bidoro bibenu ichụ ada

mana, a gam apasa n’ugbọ na-aga-aga

Ị ma na men agbanasịgo n’uzo ije oh

Ụfọdu gachaa kweta na ọ na-eme (eh-eh)

Biko Chukwu Abiama, onye ọma, na ị na-eme mma

I na-eme mma everyday, you never fail o

A gam abụnu ezigbo Onye ama-ama

Yes Dem go hear my name, Onye ama-ama

Asim Ifugonu, ife etinyere Chukwu n’ọba aka

(Ifugonu, Ifugonu) Chukwu n’ọba aka

Ekpere anyi kpere, Chukwu ga-aza aza

(He go answer, He go answer) Chukwu ga-aza

Otego nwoke bidoro bibenu ichụ ada o

mana, a gam apasa n’ugbọ na-aga-aga

Ị ma na men agbanasịgo n’uzọ ije

Ụfọdu gachaa kweta na ọ na-eme

Biko, Chukwu Abiama onye ọma, na ị na-eme mma oh

I na-eme mma, I na-eme mma, Chukwu Abiama

A gam abụnu ezigbo Onye ama-ama

Dem go hear my name, Onye ama-ama

Eh-eh… Ifugonu

Ihe etinyere Chukwu n’ọba aka

No shaking, no fear

Chukwu ga-aza aza

展开显示全部歌词