Ego Onye Ocha-Sureboss

Ego Onye Ocha

歌手:Sureboss

时间:2025-11-01

    使用手机浏览器「扫一扫」

    在手机上保存,获得更好体验

标签
歌词

Hhmmmm mmmmhhh

Hhmmmm mmmmhhh

Hhmmmm mmmmhhh

Ejikwanu Igbo agwa ya onye ocha

Suoro ya oyibo

Ejikwanu Igbo agwa ya onye ocha

Suoro ya oyibo

Hmmm weta Ego oo

Ina Anu Okwu Ego oo

Hmmm weta Ego oo

Ina Anu ijikwa Ego oo

Ejikwanu Igbo agwa ya onye ocha

Suoro ya oyibo

Ejikwanu Igbo agwa ya onye ocha

Suoro ya oyibo

Hmmm weta Ego oo

Ina Anu Okwu Ego oo

Hmmm weta Ego oo

Ina Anu ijikwa Ego oo

Anwu'm iyi na owu ama nto be anyi, Ana'm achu ego Dibia adi achu nwayi

Soso the money bu my concubine, Afugom O-O(100) ke ihe bu 99

On speed ndi ilo ama'n fu di anyi, Ana'm agba ka Cheetah ndi'a ama'n kwusi anyi

M set'ie olu ndi'a ama'n luka anyi, and to God Olu kwuo ugwo anyi banye Dubai

E go burst when you hear the lamba, ijide the money umu nwa naba gi number

Mu na Men'm area scatter, Ha fu ka anyi si eli ego ha doba anyi na akwa

Hmmmm hmmmmm

Hmmmmm

Ejikwanu Igbo agwa ya onye ocha

Suoro ya oyibo

Ejikwanu Igbo agwa ya onye ocha

Suoro ya oyibo

Hmmm weta Ego oo

Ina Anu Okwu Ego oo

Hmmm weta Ego oo

Ina Anu ijikwa Ego oo

Ejikwanu Igbo agwa ya onye ocha

Suoro ya oyibo

Ejikwanu Igbo agwa ya onye ocha

Suoro ya oyibo

Hmmm weta Ego oo

Ina Anu Okwu Ego oo

Hmmm weta Ego oo

Ina Anu ijikwa Ego oo

Hmmm Okwu Ego

All my guys na ekwu Okwu Ego

Aaahhh nnekwute ego

Sureboss na achukwa Ego

Hmmm Okwu Ego

All my guys na ekwu Okwu Ego

Hmmm nnekwute ego

Sureboss na achukwa Ego

Okwu Ego Biko kpomu na cellular

Hmmm kanyi kwuo Okwu ego oo

Biko nwer mu na cellular

Oburu Ego matter Biko buru bia

Oburu Okwu nwaanyi Biko buru waa

Hmmm I go dey my lane oo till enternity.

展开显示全部歌词