Ife Etinyere Chukwu Noba Aka-Abundant Praise

Ife Etinyere Chukwu Noba Aka

时间:2025-09-05

    使用手机浏览器「扫一扫」

    在手机上保存,获得更好体验

标签
歌词

Ifugonu ife etinyere Chukwu n’oba aka

Ekpele anyi kpele Chukwu ga za aza

Otego nwoke bido bibenu ichu ada oh

Mana a gam apasa n’ugbo na aga aga

Imana men agbanasigo n’uzo ije o

Ufodu gachaa kweta na o na eme

Biko Chukwu Abiama onyeoma na ina eme mma o

Agam abunu ezigbo Onye ama ama

Asim Ifugonu ife etinyere Chukwu n’oba aka

Ekpele anyi kpele Chukwu ga za aza

Otego nwoke bido bibenu ichu ada oh

Mana a gam apasa n’ugbo na aga aga

Imana men agbanasigo n’uzo ije o

Ufodu gachaa kweta na o na eme

Biko Chukwu Abiama onyeoma na ina eme mma o

Agam abunu ezigbo Onye ama ama

展开显示全部歌词